Bitcoin Forum
May 12, 2024, 04:22:32 AM *
News: Latest Bitcoin Core release: 27.0 [Torrent]
 
   Home   Help Search Login Register More  
Pages: [1]
  Print  
Author Topic: Ihe nile gbasara ulọ ọru Grayscale ichọrọ ima mana Ujọ ekweghi ka Ijuọ  (Read 71 times)
Accardo (OP)
Hero Member
*****
Offline Offline

Activity: 1078
Merit: 510


Leading Crypto Sports Betting & Casino Platform


View Profile
June 04, 2023, 01:45:36 PM
Merited by fillippone (5), sokani (2)
 #1

Translated Topic in Igbo Language: Ihe nile ichọburu ima maka ebe ntukwasi obi ntakịrị mkpuruego Grayscale mana ujọ ekweghị ka ijuọ ya na ajụjụ
Original Topic: Everything you wanted to know about Grayscale BTC trust but were afraid to ask
Author : fillipone


Ọ kemgbe E mere mbipụta atumatu B na edemede ka ọha na eze mata, na Ntugari uche ụru ntakiri Mkpụrụego bara, biakwara gbakwuye ihe di ka idaba n’iwu gosipụtara nọ ezi ogwu na site na ngbakọ na nwepụ siri ike na ogwu di ụtọ bụ “ntakiri mkpụrụego a bara ụru maka na ọ kọrọ Ụkọ”

Nke a mere itinye ego na ntakiri mkpuruego jiri nwe ike imepe maka ndi mmadu kwụ na usoro, di nkwadobe iga njem na usoro gbasatara iwu, i dozi n’usoro iwụ, ya na ọgu gbasatara ego ndi mmadu ana kwụye na akpa ndi gọọmentị ka ha gwe ike gba sa sia ntakiri mkpuruego ka ọha na eze mara ya. Ndi ọzo ga emecha soro na ọgu a, ma na ndi mbụ ahu gara njem ihe itu egwu a, ritara uru pụrụ iche mgbe na ewebeghi ọtụtụ ndị mmadụ na ahia nke ntakiri mkpụrụego.

Otu na ime ndi akacha si ekwu okwu ha na ụ́tụ̀ ego a bụ ndi a na akpo Grayscale.
ụdi nnugwute ego ha jiri gote ntakiri mkpuruego kpọrọ echiche ndi obodo ntakiri mkpụrụego. ọ bụ maka ihe iru ba ama n’akpọta ndi mmadu, ma ọbụ atumatu iwu nke na ntakiri mkpụrụego kọrọ ụkọ ma atuọ ya na ụzo esi egwupụta ntakiri mkpụrụego.

E chem na ihe di iche iche kpatara eji agba mbọ make ego a, adigho mfe nke ukwụ́, ya na obere ntuzi aka ọru aka nke atumatu di iche di na ime ime, nke ga ye aka gba sa sia ndi mba ụwa ka ha ghota ka itunye ego a si arụ ọru, ka ndi na etinye ego na ebe nyocha a ji ya arụ ọrụ, ọ bụ la dịị “ndi tinyere ego akwụkwọ” ma ọbụ ndi ji ntakiri mkpụrụego nke ụkwụ́, ya na ndi na etinye obere obere.

Lee ihe mmereme a ka na ekwu okwụ Grayscale na akụkọ gbasara ihe n’kpobata nyochaya ka mere eme, ụfọdụ akụkọ gbasara ha were nghọta pụrụ iche, ya na obere nkọwa di mma nke ụkwụ́ edere na ogige ndi Itali nọ na fọrum a, a biaram kpebie na owem na nga esite na akụkọ nke ndi italia dere, de edemede nkembụ maka Grayscale, ihe nmụta nmụtaghasiri a ga ma agba mbọ kọrọ ụnụ ya na edemede a.


Ka ana ede edemede a nga na atụ aka na  akwa mkpuchi a, ebe i ga afụ na ụjụ nkọwa di ga si iche iche maka mgbakọta edemede a. I were ike imepo ya, jiri ya gwụọ egwụregwụ

E kelem ghara ndi ọ́tụ̀ italia na ekwụ ogwụ maka edemede Grayscale nke Plutosky bidoro na ogige ahu.

isi edemede


1.Ihe nile basatara ulọ ọrụ Grayscale ya na ajụjụ ndi mmadu na aju kwagbe


Ihe basara ulọ ọrụ Grayscale di na ọnya ududo nke Grayscale, anyi ga ahu akụkọ bara uru nke ukwụ́ maka ulọ ọrụ Grayscale:


Quote
E be ntinye ego bụ Grayscale bụ ebe nchekwa akụ ọnụ ọgụgụ kachasiri buo ibu. Ha were ijeri atọ na atọ nke ego ndi ala Amerika ha na achikotara ndi mmadu. Grayscale na ewetara ndi mmadu ohere isonye na otu aku ihe basara ọnụ ọgụgụ ego.

Grayscale bukwa ndi na akwado ntakiri mkpụruego nke ebe ntukwasi obi Grayscale, e be ntukwasi obi ntakiri akwukwọ ego Grayscale, ebe ntukwasi obi Grayscale Ethereum, ebe ntukwasi obi Grayscale Ethereum nke ọkwa kachasi elu, ebe ntukwasi obi Grayscale Horizon (zen), ebe ntukwasi obi Grayscale litecoin (LTC) ebe ntukwasi obi Grayscale Stellar Lumens (XLM) ebe ntukwasi Obi Grayscale XRP (XRP) ya na ebe ntukwasi Grayscale Zcash (ZEC) tinyere onye nchekwa Grayscale Digital Large Cap Fund Llc. E be ntukwasi obi a ya na ego a bu ihe achikotara ọnụ kpọya “ngwaahịa”. Ngwahia ọbụla na enye ohere maka iketa oke maka okike ya ka a na akpọ n’ebe a dika “ngwaahia nyere ni” Grayscale Digital large Cap fund abughi ngwaahia nyereni kita


Grayscale LLC na ejikwa ebe ntukwasi obi kwụ n’ usoro, ha yiri owe ha, usoro ha ji arụ ọrụ nyikwara owe ha

Quote

ngwuahia a bụ nyere ntinye ego zoro ezo akwadoro ndi nyocha, makwa ndi tinyere ego a họpụtara sịte na ego ha tinyere na nzizo. Ngwahia Grayscale nke ọ́tụ̀ akụ na ewota n’kpughe na ebe ntakiri mkpụrụego (bitcoin), ntakiri akwukwọ ego, ethereum, ethereum nke ọkwa kachasi elu (ETC), Horizon, Litecoin (LTC) Stellar lumens (XLM) XRP, ya na Zcash (ZEC). Ngwa ahịa Grayscale nke di iche, Grayscale Digital large Cap Fund, na enye nmeghe na ebe akụ ọnụ ọgụgụ di mmiri mmiri ka chasi elu, site na mgbakọ ego nịle di na ahịa, ma ugbua ha ji, BTC, ETH, XRP, LTC and BCH. Ego ana ezo ezo itinye na Grayscale Digital large cap fund ka ana enye kwa mgbe kwa mgbe na aka ndi tinyere ego a họpụtara. Ọ na emecheri ya emechi Ugbụa.

Ebum n’uche ggwa ahịa ọbụla bụ maka uru oke ya (gbara ukwu na oke nke akụ ọnụ ọgụgụ ọbụla) rudoaka na etu ọnụ ahịa ngwaahịa ahụ nke nọ na okpuru aku ọnụ ọgụgụ si me, ọbere ego na ugwọ. Site na ngwuahia ntinye ego nke a ma a ma, ngwaahịa ọbụla ka arụrụ maka ndi na etinye ego na acho imuta ka akụ ọnụogụgụ si a di, site na etinye ego nke ọdi na la.


Ngwa ahịa hu nile bụ ntinye ego ezoro ezoro tinye, nke dirii ndi na etinye ego na uzo na abụghị maka ọha na eze.
Ebum n’uche ebe ntinye ọbụla bụ ima etu ọnụ ahịa ha si eme. Ya bu, Grayscale adighi achọkwa mmita nkpụrụ sitere na nchikwa di nko, ntinye ego, ma ọbụ ụzọ ọzọ esị akpata akụ ozo. Ha bụ nani ndi ntinye ha
Ebe ntukwasi obi a di nmepo, site na ya, ha di iche na ebe ọtụtụ ndi azumaahia nke di n’ihu a ma a ma na ebe ngbagwe ego ọbula, ndi anya ha di na oge mmebi ngwaahịa, n’ayo ndi ntinye ego ka ha nwefe ọnọdụ a na ebe nkwekọrita ị zurịta ahịa, ozo (eweghasi ndi “perpetual futures”, mana oke ha were njedebe).
 
Quote
Na mgbakwuye, ebe ntukwasi obi ntakiri mkpuruego nke Grayscale (OTCQX:GBTC) ebe ntukwasi obi Ethereum nke Grayscale (OTCQX:ETH) ebe ntukwasị obi Ethereum kachasi elu nke Grayscale (OTCQX:ETCG) ya na ebe ntinye ego ọnụ ọgụgụ ya buru ibu (OTCQX:GDLC) bụ ihe edere maka ọhanaeze na OTCQX ahịa mara mma, di na elu na nzukọ ahịa OTC na echekwọba, he meghere ya maka ọhanaeze na ndi ntinye ego.

Ufọdi ebe a na ezo ezo etinye ego ka edere maka ọhanaeze na ahịa ọhanaeze

Quote
ewepu ebe ntukwasi obi ntakiri mkpuruego nke Grayscale, nke mechara bụrụ ebe ọ́tụ̀ ndi SEC n’akọ gbasiri ha na January 21 2020, ngwaahịa ahu  bụ ihe n’edebeghi na akwụkwọ ndi SEC nke mba Amerika, ya na ha anoghi na okpuru nke igba ha n’anwu, ya na mkpa ndi ozo dabere n’iwu nke mba Amerika.

Ulọ ntinye kachasi buọ ibu bụ ebe ntukwasi obi ntakiri mkpịrịego nke Grayscale, ji obere ihe ka ha karie 90% na AUM nile otu aku ebe ntinye. Sọsọ GBTC bụ ebe ntinye edebara na akwụkwọ ndi SEC, ya bụ na ọ bụ sọ ya ga kwayere mkpa nịle ma ikwụ ugwọ nke ndi ozi ọhanaeze. Sọ ya ga kwaye ugwu na ebe iwu ndi SEC di.



Ego ekwesiri itinye ma opekata mpe, ya na ugwọ nke ndi nhazi ulọru bụ ozi di mkpa.

Ego di ka puku iri na ise nke ego mba Amerịka ma opekata mpe ($50,000 nke GBTC) gosiputara na ngwaahịa ndia abughị maka ndi chọrọ itinye obere ego, ọ nke yere uzọ nwere owe ịji chebe ndi tinyere ego na agọtachara ọfuma maka Grayscale.

ụtu ana enye ndi nhazị ulọ ọrụ ahu bụ ihe a’na ewepu kwa ubọchi ka ha we ike kwuọ utụ a’na enye ndi isi, ya na ndi na echekwa ego.

Ego a nile nwe ihe njimara nke metutara ha nile:




Ndi nke ka cha mkpa bụ tradeblock INC na eweta ihe na atu aka, ya na coinbase dika onye nlekọta
nke na  gosi na tradeblock bụ ndi na gbakọ ọnu ahịa nile (emecha agakọwa nke a n’ụju) ya na ndi coinbase ji aka nile na ntakịrị akpa ha na etinye ego nke juru oyị


n’aka ọzọ, anyi dere na Grayscale so na ọ́tụ̀ otu:

Quote
Grayscale so na otu a’na kpọ Digital Currency, INC (DCG) DCG nwere n’masị na ebe ọtụtụ ebe ntinye ego dịjịtalụ di, nke agbakwuyere Grayscale. Coindesk, nke na kwagide uzọ di ịgwe esị agbasa ozi nke dịjịtalụ, ihe omume, ya na ụlọ mgbasa ozi nke ndi obodo akụ di dijitalu makwa blockchain tecnụzu, nọ na aka ndi DCG. Coindesk bụ ndi nwere onwe ha na aka ndi DCG na Grayscale ma abia n’ihe gbasara akụkọ n’akwụkwọ akụkọ, nke bụ na ihe nile coindesk debere na akwụkwọ abughị echiche ndi Grayscale.

ya bụ, coindesk nwere onwe ha n’aka ndi Grayscale, ma na ha bụ ndi ọ́tụ̀ otu


2. Ahia nke mbụ na usoro

Ka anyi le anya na akwụkwọ ndi BTC ebe ntukwasi obi mmereme



N’ebea ọbu ihe a’na afuya n’ndi ebe ntukwasi obi nke na abughị maka ọha n’eze nwere iye oke n’ahia nke mbu na usoro ndi  tinyere ego a họputara ka ha nọchite anya ahịa hu (AI) ndi bụ sọsọ ha nwere ikike itinye ego na ebe ntụkwasi obi ahụ

Kedụ ihe di mkpa ibụ onye A.I?
Quote
  • Onye ọbula nke ego ya mụrụ nwa karie nari pụkụ abụọ nke ego mba Amerịka, na afọ abụọ, ma ọbụ ego ejikọrọ na nke nwunye ọnye ahu kariri nari pụkụ atọ nke ego mba Amerika na otu afọ ma nwekwa olileanya na ọga amụ umu ka ọmuru na afọ nke mbụ na afọ anọ̀ na ime ya ugbu a;
Ma ọbu
  • Onye ọbula akụ ya nile nke bụ ezi, ma ọbu akụ ejikọrọ ọnu nke ya na nwuye ya, kariri otu nde nke ego mba Amerịka (ebe obịbị onye ahu ma ọbu ugwọ oji n’ebe obịbị ahu esoghị n’mgbakọ a).

N’ezie, ulọ aku, nmeko ihe, igwe mmadụ n’eme ihe dị ka ha bụ otu onye, ndi na arụ ọrụ efu n’ebe ntukwasi obi (nwere ego ruo nde ịse nke ego mba Amerịka) ga esonye n’ndi ntinye ahọputara.

Usoro eji enye oke ọhụrụ bụ ihe di mfe.

Ubọchi ọbula ma ọkụọ elekere anọ nke ụhụrụchi VMAP, nke putara, ukwu diaro nkezi ọnụahịa, ihe ngosi XBX (ukwu diaro nkezi nke ntakiri mkpụrụego n’ebe mgbanwe ego di iche iche) ka a’na agbakọ ya. Ihea ga abụ akara njịrị mara ihe ngosi ego ahu.

Quote
Ihe iriba ama, mgbe ndi ọrụ NAV oke nke ntakiri mkpụrụego k’ana agbakọ kwa ubọchi (n’ubochi ọrụ n’elekere anọ nke uhurụchi) ọ ndi Grayscale n’agbakọ ya, ha ji nkezi diaro nke ihe ngosi XBX ma ọgafe iri abụọ n’anọ nke nkeji iri isịị buru ụzọ bia.

Ha na a’bia ke ego atutara n’ọnụahịa iji nweta ihe ọ pụtara n’ntakiri mkpụrụego. Ha ga ekewa ole ọha na otu otu oke akụ di dijitalụ ha ji ka ha nwe ike gbakọ ọnụ ọgụgụ ole oke ahụ di.

N’ihe njikọ akwụkwọ mbasa gbasara agbasa eweputaram ngbakọ ego a’na hụ anya:



N’oke otu otu ntakiri mkpụrụ ego ole ọha bụ ihe na agwụgwọ ubọchi n’ubọchi iji cheta ụtụ ego dika 2% nke tosiri kwa ahọ.
Iwe n’akwụkwọ gbasara gbasa ihe nji maatu maka mgbako ego.
Nke a pụtara n’oke nke n’achikota ubọchi ọbula ntakiri mkpụrụego ndi pere mpe, mpaghara ntakiri mkpụrụego ndi nwere onwe ha n’aka oke bụ ma atụghị asi ihe GBTC ji na akwu ugwọ

N’ebe a iwe ike igbako NAV
E gbakọ ọnụahịa ha ya na ntakiri mkpụrụego ọtu ọtu oke, e ga eweta NAV oke ọbula:

Dika onya ududo ndi Grayscale ji kọwa:



Ya bụ, ebe ọ́tụ̀ oke nwere “ntakiri mkpuruego n’oke ha” NAV ha n’ọnọdụ ego nke ndi mba Amerika n’ọhara a.

Ka usoro iwu ndi SEC si di, oke ahu abụghị ihe di nfe iyefe n’aka ndi ọzọ anyi na gụ n’ebe edere iwụ ha, ya na nke ebiri na akwụkwo anyi chọputa na:

Quote
O tozuru oke ireghari dika iwu di na otu nari na iri anọ na anọ nke ndi nche ma otu ahọ gacha onye ahu jigidere oke ya. Iwu n’achu iwu otu nari na iri anọ na anọ ọsọ, bụ mgbe ngwaahịa dịrị na okpuru ọchichi ihe ana chọ na ngalaba nke iri atọ na okpuru iwu ndi na agbanwe ego rue oge ha ka ubochi iri iteghete, opekata mpe oge njide ga esi na otu ahọ gbada rue ọnwa isịị. Anyi eweghi ike igwaghi kpom kwem na ahịa na esote nke mbu ga mepe.

Ya bu, onye kwurụ ugwọ oke di otua megere onweya mpio ijide ego rue ọwa isii.
Oge ọbula mpio a mechiri, onye ahu ga ewere ohere ire oke ya mgbe ahia di mmepe. ọburu n’onwe otu di ni, maka aka ndi Grayscale adighi na nkea.  

N’otu aka ahu, Grayscale anaghi anabata oke ahu ozo, maka na ha ekweghi nkwa ikwere inata mabu gote oke ahu azụ:

Quote
kita ulọ ọru ebe ntukwasi ntakiri mkpụrụego Grayscale anaghị eme ihe n’usoro ntohata azu, ya na ha nwere ike ikwusi onye bidoro udi ihe ahu kwa mgbe kwa mgbe.

Onwere ike ibu n’odighi nkwa ọbula, n’uru di na oke ahu ga fọ ntakịri ka ọ daba n’udi uru ntakiri mkpuruego nke ndi Grayscale ji n’akaha, ya na oke ha nwere ike izu karie ugwọ nchekwa bara uru ma ọbụ, ebelata aka n’uru di na ebe ntukwasi obi nke ntakiri mkpuruego Ndi atukwasara obi nwere ike, ma obu ha ma nchọ ka ha,  iju ese, iwu ga ye ha nkwado ime ihe na usoro ntohata azu.

Ya bụ, mgbe itinyere ego n’oke ndi Grayscale ituchigo onwe gi n’igodo a, ya na uzo esi aputa n’aka igodo a bụ n’ahia na eso ahia nke mbụ, ma ihe dika ọwa isịị ga fe.

E derem ihe maka oke ndi akpara oke, Le ya  n'ebea

3. Ahia n’eso nke Mbu

K’edere n’onya ududo ndi Grayscale, oke tozuru oke ndi ebe ntukwasi obi ntakiri mkpụrụego Grayscale d na  OTCQX® n’okpuru akara; GBTC, n’eme ya ka onwe ike igote mabu ree oke kwamgbe kwamgbe site n’azumahịa ana azu kwa ubọchi n’ọnu ahịa ama ma n’ahia

Ufọdi ozia abaghi uru ọzo (oke ahia) oyoyo a bu ihe ewetara n’oge gara aga tụpụ atupo ahia, nke putara n’ozi di ebea ezughi ezu (ukwu, usoro ahiri, etc).

Ahia na Grayscale eweghi mmeko ọbula, ya na ahịa noro owe ya, onweghi ihe ha n’eme gbasara ahia, ya bu na uru ahịa nwereike gbago elu gbada aa ka nkwagide ọnu ahịa mgbuka nyere.

Nke a bụ ogologo ahiri sitere n’owa iri abụọ gara aga, ya na ukwu.




Enwe oke ha ka nde anọ na narị pụkụ asa na ise nke ego mba Amerika n’azu na ahia kwa ubọchi, ha n’ọnọdu ntakiri mkpụrụego ka pụkụ anọ na nari ise.



4. Ireghari ego n’ahia di iche iche

Anyi ahu go na ngalaba ndi garaga na NAV na  ọnụ ahịa di iche iche nke ukwu.



Igote GBTC gbara  ụlụ na ahia na esote ahia mbu, ọputara na ina egote ntakiri mkpuruego na % iri abụọ ụgwọ nchekwa, ma ọbụ ina akwụ ihe kariri pụkụ iri na otu na nari atọ na iri ise nke ego ndi mba amerịka na otu BTC nkea abụghị ihe ọhu, ọbu ihe njiri mara Gbtc.

 
Ugwọ nchekwa emechigo ugbua ruo larii pekarichara mpe mere mgbe garaga.

ịgote kwamgbe GBTC gbara ulu ọpụtara na ina ego ntakiri mkpuruego n’ọnụ % iri abụọ ụgwọ nchekwa..


Gini kpatara oji di otua?

Nke mbu, onwegi ka igote oke GBTC n’ahia mbu. N’oge gara aga ihe gbasara oke bụ ihe emechigori kwa mgbe kwa mgbe, ya na, odighi mfe igote oke n’ahia nke mbu, nke a ka anyi ma, bazie muba ndi ji ego arịọ maka nomi n’ahịa na esote nke mbu na kwa ọnu ahịa aka ya na ụgwọ nchekwa ka ọgbago elu.

Nke abuọ ndi na etinye ego eweghi ike iji akọrọngwa njikwa ego agbara oke zuọ ahịa. Ya bụ ha eweghi ike igote oke GBTC maka na ha dighi mfe izu rue ihe ha ka owa isịị, ya na onweghi nkwekọta edere ede di na etiti onye na ego ahịa na onye na enye oke.
 
Nke ikpeazu bụ na ewe ọtụtụ ndi n’tinye ego chọrọ igo ntakiri mkpuruego, ma na ọdighi mfe ime ya, nke kpatara na ha na ego igba ulu na akwu ugwọ nchekwa ka ha nwe ihe ha ga ere n’ebe ngbawe ego nwere iwu na cheba ya, jikwa ego gbasara ndi obodo kwere nghota, uru iwu ya na nkwagide iwu. Che echiche maka ezinaulọ were ntuzi aka izu nani ngwa ahịa ndi a họrọ. Nkea ga ewepu ntakiri mkpuruego a na ahu anya n’ahia, nke jigidere onye n’ejiko ego ka otugharia n’ebe GBT di, ka owe ike igosi ọhanaeze ntakiri mkpuruego.
 
Esemeokwua nke di na ahịa n’eso nke mbu na egosi ugwọ nchekwa na uzọ kwu ọtọ ka nma na ebe ntukwasi obi NAV di.

Ugwọ nchekwa bụ ihe na gbanwe agbanwe na oge gari aga ma na ọdabaghị n’ihe ọha nkwere na onweghi ezigbo mmekọrita ji ya na “obi ndi oha gbasara ahia” ya bụ,  ka nmaa amụma n’ihe butere ya bụ ozi ọhanaeze n’agbasa na ọbughi ugbua ka ọdiri ya mfe iye iwu:

mmekorita ji ya na ọnụ ahịa bụ ihe n’adighi adi, na ezie ọ na egosi ekweghi ekwe.
mmekorita nke esighi ike ọfuma, ọzọkwa ya na “ihe ndi mmadu bu na obi maka ahịa” nke na egosi ka o si me na oge gariga n’ahia zuru n’ubochi iri.

Eweghi m ike ibụ amụma ka ugwọ nchekwa ga di n’odịnịhu, ma na odocha gim anya ka ugwọ nchekwa si jiri nwayo eto ọzo n’oge na adighi anya, o pekachara mpe maka umu ihe di otua:


  • Igba oke n’ire ahịa bụ ihe welatara aka site n’otu ahọ gbadata n’owa isii. Nkea welatara nnukwu eseme okwu di na etiti ahia abụọ n’ugwọ nchekwa.
  • Ahia nreghari n’eme na aka A.I ka anyi ga akọwa n’uju n’ngalaba na abia ni, enwe ihe n’eme na esepughi aka “Ahia nreghari” na etiti ahia abụọ, n’ihi nkea ugwọ nchekwa na a da n’ike n’ike.
  • Ọzizọ si na ngwa ahịa ndi ọzo, ka ngwa ahịa n’aputa a diri ọha n’eze, ọchichọ di n’ọnụ ahịa ntakiri mkpuruego di na ebenile ga tuzi aka n’ebe ndi di ọnụala, biazie tinye ugwọ nchekwa eji aka ruọ, n’oghere di ntakiri.
  • Usoro eji eke oke. N’mgbe gboo, Grayscale mechiri iye oke ọhuru, nke kpatara n’ndi ahịa nọ zi n’ọkwa i go ngwahia di n’ahịa, n’akwa ugwọ nchekwa aka ka ọ n’agbago na onu ahịa. Kita usoro eji eke oke adighị ara ahụ ịghote, na kwa edere akwụkwọ banyere otu esi mee gbasara ego, ya bụ, na ọchichi ya ga di mfe nnabata n’ahia nke mbu.



5. iji ngwa ahịa akwu ugwọ ihe

Ọburu maka akwukwọ iwu ndi GBTC, iwere ike ibanye n’ahịa nke mbu nke na akwu ego ndi mba Amerika eji egote oke, ma ọbu itinye aka n’aku di dijitalu nke bụ otu ego. “nkea ka a na akpo iji ngwa ahịa akwu ugwọ ihe.

Na aka ndi Grayscale ajụjụ a na ajụ kwa mgbe kwa mgbe.

Quote
Nwere ike iji akum di dijitalu gote oke na ime ugwa ahịa?

Ndi tinyere ego nọ anọ nwere ike itinye aka jiri mkpuruego kwuọ ugwọ oke n’otu mkpuru aka ngwaahịa ndi Grayscale.
Were na ọ bụ ezi okwu n’ngwaahịa ọbula ka a na emeso ka onye n’nye ebe ntukwasi obi n’mba Amerika maka ihe gbasatara itu itu goomentị etiti, udi enyem aka a kwesiri ibụ ihe n’enweghi utu ya na ya so. Onye ọbula tinye ego kwesiri ka ha na onye ndumọdu maka utu kpa ubụbọ maka ihe n’eso utu na “ezinaulọ ngwaahịa” ntinye ego Grayscle makwa yocha ngalaba edere “ufọdi ihe gbasara utụ isi ego ọmuru nwa gọomenti etiti mba Amerika” n’ime ozi ọbula nke ngwaahịa enyere ka edosa n’ebe, ma ọbu na ato, ihe kwesiri ekwesi ma daba nke ọma, tụpụ itinye ego n’otu akụ ngwahịa ndi Grayscale, ma ọbu cho itinye aka n’iji ngwa ahia nye ngwaahịa mkpuruego .

Ya bụ na i were ike iyefe aku gi di dijitalu na ekweghi n'ihe GBTC n'ere ngwa ahia ha (na oge adighi akwu ụtụ isi).

Ka usoro a si bụrụ ihe ndi mmadu amachagi ọfuma, elefere ya anya nke ukwụ́ mgbe a na gbakọ Grayscale ole a na zụta na oge n’dibeghị anya ka ọmụmụ gbasiri ike nke Messari biara kọwa usoro a.

Otu n’ime okwu ụtọ ama ma bụ akụkọ na:

Quote
Grayscale n’zụta x% ntakiri mkpuruego egwupụtara ọhụụ.

Ọzọkwa, e ga chọ ihu akwụkwọ nkpuchi di ọtụa.



N’ezi, echiche na ha na ego ntakiri mkpuruego egwuputara ọhụụ bụ ihe mere eme, ka ojiri kwe nghọta ha na ego kwa ntakiri mkpuruego ochie, ma na nke bụ ezịe na iji ngwa ahịa kwụọ ugwọ ihe eserese ji obere ihe gbawe.

ọnu ngwa ahịa ahu ejiri ngwaahịa ozo kwuọ ugwọ bụ ihe n’adighi mmepe ọfuma nani ihe a maara amara enwere ike si na ha kpebie bụ nke si na  2019Q3 report.



Inye nọ ihe mmereme na ọnu iji ngwaahịa go ahịa bụ ihe guzosiri ike, anyi ga eche na ọ bụ ihe ga kpachara anya na larịị rute tata,  n’agbeyeghi na ọnu ahịa ntakiri mkpuruego na gbago agbago bụ ihe nyere ulọ ego ha aka.

Messari bụ onye gbakotara ezigbo ego fọduru ma ana egote Grayscale:



ọnụ ọgụgụ ya bụ ihe buru ibu, mana anyi n’ahu n’ezi nzuta si na ndi batara ọhuru n’ahia pechara mpe karịe ka anyi si na eche. Grayscale zutara na ni 8.2% ntakiri mkpuruego egwuputara ọhụụ YTD, na 31% kemgbe nkebi abụọ ntakiri mkpuruego di na ahia.
Ọnụ ọgụgu siri ike nwenye, ma na ọ di iche n’ihe ndi mmadu na echebu.


6. Ogige akọ n’uche

Nkea na agwa anyi n’ọtutu ndi tinyere ego n’Grayscale bụ ndi ụlọ ọrụ na gba mbọ ka ha sonye n’egwuregwu di na ndi che oke ahịa mbu ya na ndi di mfe nyefe na aka ọzọ. Ha na etinye mkpuruego n’ebe ntukwasi obi, ọ ya mere eji hapụ ha na oke ahịa nke mbu n’usoro. Ọwa isii gacha ha were ike ire n’ahia di mmepe, na ewota ego ihe ụgwọ nchekwa, ka anyi n’ahu n’ngalaba di na elụ.

ọ ga afịa aru ikwusi ihu ihe njikota a mgbe ighotara otu atumatu ha si bia kọta ọnu.

N’ezie owere ihe di egwu di na usoro a ọ bụrụ na ntakiri mkpuruego bia ra da na oge ọwa isii karie ugwọ nchekwa anyi were ike ewota ego ma azucha ahịa, ihe nile anyi mere ga e bụte ụsụ.
ọ buru n’ọwa anyi na eweghi ike iyefe ngwahia, onye tinyere ego ka a aga atuchi n’ngwahia hu na eweghi uzo ọpụpụ
ọzọkwa n’elu ya, onweghi ike ire ngwaahia ma ọbụrụ na onwete P&L juru ya afọ (che echiche maka nhikọ FOMO kpatara).



na ngbakwuye na nke ekwughoro, anyi kwesiri ighota na ugwọ nchekwa di ebe a bu nke webe tara ego mgbe azuchara ahịa. Nke a putara na mgbe ewebetara ahịa a na ndi tinyere ego amaghi P&L ole di ebe ahu, ma na ha eweghi ike ikpebi mgbe bụ oge nkewa n’ahịa hu ( ọ wekwa ike gba amụma ihe ọ ga-ada, mana odighi nkowa).

ya bụ n’onye ntinye ego di egwu nọrọ onwe ya, na onye ahịa nreghari kwesiri ka otinye egwu ya n’usoro ga bụ na ọ ga ewota ego ya ma orue uru n’aghaghi ime.

Eweghasi otutu uzọ esi eme nke a.

6.1 Ogige si na ire nkeke ngwaahịa ndi GBTC

Nke mbu bụ nke akowara ọfuma na edemede a GBTC: ndi onye iwu ahịa nreghari na ndi ntinye na ere ntakịrị ntakịrị kemgbe 2015. Ebe a ka akọwara n’uju ihe kpatara oji di ọtua
ọ buladi na oge ahụ oge njide tere aka (otu ahọ) ọbere ihe gbawere.

ọ buladi na oge ahụ oge njide tere aka (otu ahọ) ọbere ihe gbawere.

Gbasara ihe a echiche a bụ ka egote oke n’ahia nke mbụ nke ga bụ site n’iji ngwa ahịa gote ahịa, gbata nzi na oke di n’ahịa n’eso nke mbu ke eme ya idi mkpụrụ. Site na uzo a ugwọ nchekwa ka atuchiri atụchi, ma kwa nọrọ owe ya site na ugwọ nchekwa ewetara, onye tinyere ego eweta go uru amama na ọ ga kwụ ya ugwọ.



Anyi nwere ike ileghide anya na ihe ndaputa a, ọbughi nani ileghide anya n’ugwo nchekwa jikọtara ọnu nke anyi hụ ghoro n’ahia, ma na ọzọkwa ka ejiri anya ọzọ yocha oke ole agbatara n’nzi eyere ndi n’ere na mkpiri:

[/quote]


Anyi were n’ezie hu ka mmeghari ihe njiri mara abụọ a si di kọta, ya na ọnu ọgụgụ oke agbara n’nzi nke nọ na ọfu ebe, na agbada agbada mgbe n’onweghi oke ọhụ enyere ha.

6.2 Ogige si tere na ire mkpuru ego di n’ihu

Akọ n’uche ọzọ ga bụ maka ọnu ahịa di n’ihu ahọputara, ka ma ngwa ahịa
Ogige nke a a ma di mma, ka nke akowara di n’elu, ma na ọzokwa owe obere uru di mkpa.

Uru
  • ọnụ ahịa; igba mkpiriahịa di na ihu na ebe mgbanwe ego di ọnu ala karie igba nzi. ọnu ahịa ego a eji eme ihe bụ ihe a ma a ma na ime ahịa, ebe GBTC ka a ga tule ka ahịa n’ewechagi ndi ha na ha na azọ ihe.
  • Ohere diri gi iweta ego gi n’ahia kariri ngwa ahịa ndi GBTC, ya bụ i nọ chite ebe buru ibu abughị nsogbu.

Ọghọm
  • Ogige adicha gi mma. Anyi ka gba n’awu na idị iche di na ego agba ra na nzi iji itinye na ihe. Ọ bụrụ n’oke di na GBTC bia gbagọ di ntakiri karie ntakiri mkpuruego (ugwọ nchekwa ga da a da) anyi gba ra na awu ebe ndi iche a di. Ka nkwugharia, anyi gere ogige ihe egwu di na njem BTC, ma na anyi ghe oghe n’ebe ndi iche ugwọ nchekwa di, ọ bụrụ na ugwọ nchekwa biara di nkịtị, anyi ga ewe P&L di larịị.
  • Oge ghe Oghe. Ngwa ahịa di na ihu a họpụtara were ọgwụgwụ oge na ebe a na gbanwe ego, ya bụ na e nwere ike ewe mgbaboju anya n’ọgwụgwụ oge nke di na etịtị ọwa isịị n’ọgwụgwụ nke di n’ihu. Nke a were ike iputa n’anyi ga egote ngwa ahịa maka aya na ọgwugwu oge azuma ahia, na kwa rue n’ukwu ọnọdụ di na etịtị ngwa ahịa nke ga abịa n’ihu. Otu uzọ ewere ike iji gafe nsogbu di otua bụ iji ngwaahịa nke ga bia na ihu dị ebighi ebi. Mgbe e wedara oge ojiji ka ọ bụrụ owa isịị nyere aka weda nsogbu a.


6.3 Ogige si na ike ire ahịa na mgbe di n’ihu

Uzo ọzọ eji eme ogige bu iwe ike ire ahịa na mgbe di n’ihu.

Iwe ike ire ahịa n’mgbe di n’ihu n’enyere onye ghotara ihe uru iwe ohere izu akwukwọ ike iji wee banye n’nkwagide ụgwọ adighị a ma a ma maka ọghọm. Ọ bụrụ n’ichọrọ imuta karie, ga gụọ edemede a: ihe ọbula ichọrọ imata maka ike ire BTC n’mgbe di n’ihu, mana egwu ekweghi ka ijụọ ajụjụ!

N’ntoala echi che a bụ nke a.
Onye na etinye ego chọrọ ime ihe di egwu kwu ọtọ, mana ọ chokwagi iwe ụsụ. Iji wee kwado maka ọnọdu jọrọ njọ, onye n’etinye ego ga akwado ka ọ hapụ uru di na ego agbara n’nzi.

Ya bụ, ihe mbu ime bụ ile anya na P&L n’eweghi ogige, any n’ahu na azuma ahịa biara di njo na ọnụ ahịa pụkụ asatọ nke ego mba Amerịka. ị lee anya na ihe a, ị ga eche echi che ighote ihe nchekwa ugwọ adighị a ma a ma maka ọnọdu jọrọ njọ.

Ya bụ, ka anyi mepee Deribit, na lee anya make nchekwa ndida ọnu ahịa nde isịị n’larịị di n’pụkụ asatọ.

Akọrọngwa anyi chọrọ ighote bụ PUT, hụru larịị nke pụkụ asatọ ego mba Amerika, ọgwugwu oge ya bụ n’onwa iri n’abụọ n’afọ.



A nam ahụ n’ọnụ ahịa PUT bụ 0.124BTC.

Onye tinyere ego chọrọ ịkpọ njikwa ego ogigo n’orire.
A na a ele anya n’ebe ọkpọrọ, anyi n’afụ n’nke ọkacha kpọ nọ na ọnu ahịa kariri 0.124 ( a chọrọm izụ ahịa nreghari n’ihu ma ọpekata mpe ọnu ahịa zuru oke) bụ pụkụ iri abụọ akpọrọ jiri ikwe ọnu 0.132.

Ya bu igote PUT pụkụ asatọ n’ere na pụkụ iri na abụọ, e were m ike chekwa azuma ahịa n’ego ole di otua 0.008BTC.

Ugwọ ikpazu ya, bụ ahịri di ọkpụrụkpụ na cha uhie uhie nke di na ogologo ahịri a di na ọkpụrụ:



Anyi mere mmepe na ọnụ ahịa na gbago elu n’gbada ala n’etịtị pụkụ asatọ ego mba Amerika n’puku iri na abụọ.
Aka nke dara ada n’pụkụ asatọ kpuchiri anyi nke tuchiri n’ukwọ perempe.
Anyi ritere ụrụ pụkụ iri n’abụọ.
Anyi bia ree BTC karie pụkụ iri na abụọ, na larịị ahu anyi biara ma afọ na ala ọzọ.

Idọ aka na nti, ugwọ nchekwa nke anyi nwere ike inate ego bụ nke anyi ga eyocha na ngwucha azuma ahịa, ọ bughi na mbido.
Ọ bụrụ na ugwọ nchekwa gbawere, ogologo ahịrị nile ga gbago elu ma ọbu aa na usoro ogologo ahịrị abuọ na agaghị emetu onwe ha.


7. Na mmechi

A nam atu anya n’edemede a kowara ọfuma usoro ebe ntinye ego di mfe.
N’mbu ọtutu n’ime nkowa gbasara ya bụ ihe siri ike nghota, ya na, ka osi di, amutaram  ọtutu ihe oge nna eme nchọpụta maka ihea.

Biko gwam na edemede nke di na okpuru ebe a, edemede ichọrọ ka tinye anya mgbe ọzọ!



..Stake.com..   ▄████████████████████████████████████▄
   ██ ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄            ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄ ██  ▄████▄
   ██ ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀ ██████████ ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀ ██  ██████
   ██ ██████████ ██      ██ ██████████ ██   ▀██▀
   ██ ██      ██ ██████  ██ ██      ██ ██    ██
   ██ ██████  ██ █████  ███ ██████  ██ ████▄ ██
   ██ █████  ███ ████  ████ █████  ███ ████████
   ██ ████  ████ ██████████ ████  ████ ████▀
   ██ ██████████ ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄ ██████████ ██
   ██            ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀            ██ 
   ▀█████████▀ ▄████████████▄ ▀█████████▀
  ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄███  ██  ██  ███▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄
 ██████████████████████████████████████████
▄▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▄
█  ▄▀▄             █▀▀█▀▄▄
█  █▀█             █  ▐  ▐▌
█       ▄██▄       █  ▌  █
█     ▄██████▄     █  ▌ ▐▌
█    ██████████    █ ▐  █
█   ▐██████████▌   █ ▐ ▐▌
█    ▀▀██████▀▀    █ ▌ █
█     ▄▄▄██▄▄▄     █ ▌▐▌
█                  █▐ █
█                  █▐▐▌
█                  █▐█
▀▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▀█
▄▄█████████▄▄
▄██▀▀▀▀█████▀▀▀▀██▄
▄█▀       ▐█▌       ▀█▄
██         ▐█▌         ██
████▄     ▄█████▄     ▄████
████████▄███████████▄████████
███▀    █████████████    ▀███
██       ███████████       ██
▀█▄       █████████       ▄█▀
▀█▄    ▄██▀▀▀▀▀▀▀██▄  ▄▄▄█▀
▀███████         ███████▀
▀█████▄       ▄█████▀
▀▀▀███▄▄▄███▀▀▀
..PLAY NOW..
1715487752
Hero Member
*
Offline Offline

Posts: 1715487752

View Profile Personal Message (Offline)

Ignore
1715487752
Reply with quote  #2

1715487752
Report to moderator
1715487752
Hero Member
*
Offline Offline

Posts: 1715487752

View Profile Personal Message (Offline)

Ignore
1715487752
Reply with quote  #2

1715487752
Report to moderator
1715487752
Hero Member
*
Offline Offline

Posts: 1715487752

View Profile Personal Message (Offline)

Ignore
1715487752
Reply with quote  #2

1715487752
Report to moderator
"The nature of Bitcoin is such that once version 0.1 was released, the core design was set in stone for the rest of its lifetime." -- Satoshi
Advertised sites are not endorsed by the Bitcoin Forum. They may be unsafe, untrustworthy, or illegal in your jurisdiction.
Igebotz
Moderator
Legendary
*
Offline Offline

Activity: 1386
Merit: 1656


The Naija & BSFL Sherrif 📛


View Profile WWW
June 04, 2023, 02:38:07 PM
 #2

kai even Tinubu no do pass like this...... Grin

I don't speak Igbo, but as one of Nigeria's largest tribes, I comprehend a few terms just by looking at them, and I understand some fundamental words as well. We have Igbo tribe members on this board who would find this very useful; this is the type of translation I was expecting on the local board, one that would be easy to review with a translator for non-Nigerians and non-Igbo tribe members. You put so much time into this, and while I am now OFM, I will save this post for when I have some.

The Hausa and Yoruba? over to you, guys. Grin Unfortunately, I do not belong to any of the three major ethnic groups, but I wish I did. Cool


██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
... LIVECASINO.io    Play Live Games with up to 20% cashback!...██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
Davidvictorson
Hero Member
*****
Offline Offline

Activity: 980
Merit: 834


Livecasino.io


View Profile
June 04, 2023, 07:00:44 PM
 #3

You have done absolutely well nwanne madu. I went through it briefly and it blows write in Igbo perfectly well. my mind that you I can imagine the effort that went into translating this. I am totally impressed. Now we hope our brothers and sisters from the other tribes would take up the challenge. Note that it doesn't need to be the major tribes in Nigeria, anyone can do so. Well done. I'll be sure to drop some encouragements once I have it. Daalu.

██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
... LIVECASINO.io    Play Live Games with up to 20% cashback!...██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
██
Accardo (OP)
Hero Member
*****
Offline Offline

Activity: 1078
Merit: 510


Leading Crypto Sports Betting & Casino Platform


View Profile
June 06, 2023, 08:59:03 AM
 #4

kai even Tinubu no do pass like this...... Grin

I don't speak Igbo, but as one of Nigeria's largest tribes, I comprehend a few terms just by looking at them, and I understand some fundamental words as well. We have Igbo tribe members on this board who would find this very useful; this is the type of translation I was expecting on the local board, one that would be easy to review with a translator for non-Nigerians and non-Igbo tribe members. You put so much time into this, and while I am now OFM, I will save this post for when I have some.

The Hausa and Yoruba? over to you, guys. Grin Unfortunately, I do not belong to any of the three major ethnic groups, but I wish I did. Cool



Thank you igehbotz for appreciating this work, the igbo language is quietly going into extinction, even schools don't teach easterners igbo anymore, I only did igbo in my primary school and the teachers then were top notch, so I could remember the sounds and vowels. Though the punctuation marks is not complete some words don't carry the right hyphens. It took quite enough time, but I learnt alot while doing this, knowing that it'll be of help to the igbo tribe in future.

You have done absolutely well nwanne madu. I went through it briefly and it blows write in Igbo perfectly well. my mind that you I can imagine the effort that went into translating this. I am totally impressed. Now we hope our brothers and sisters from the other tribes would take up the challenge. Note that it doesn't need to be the major tribes in Nigeria, anyone can do so. Well done. I'll be sure to drop some encouragements once I have it. Daalu.

Yeah thank you nwannem, ọ dikwaghi mfe, but I was able to do the translation with the help of an igbo dictionary. With time on my side I'll do more lol.

..Stake.com..   ▄████████████████████████████████████▄
   ██ ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄            ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄ ██  ▄████▄
   ██ ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀ ██████████ ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀ ██  ██████
   ██ ██████████ ██      ██ ██████████ ██   ▀██▀
   ██ ██      ██ ██████  ██ ██      ██ ██    ██
   ██ ██████  ██ █████  ███ ██████  ██ ████▄ ██
   ██ █████  ███ ████  ████ █████  ███ ████████
   ██ ████  ████ ██████████ ████  ████ ████▀
   ██ ██████████ ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄ ██████████ ██
   ██            ▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀            ██ 
   ▀█████████▀ ▄████████████▄ ▀█████████▀
  ▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄███  ██  ██  ███▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄
 ██████████████████████████████████████████
▄▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▀▄
█  ▄▀▄             █▀▀█▀▄▄
█  █▀█             █  ▐  ▐▌
█       ▄██▄       █  ▌  █
█     ▄██████▄     █  ▌ ▐▌
█    ██████████    █ ▐  █
█   ▐██████████▌   █ ▐ ▐▌
█    ▀▀██████▀▀    █ ▌ █
█     ▄▄▄██▄▄▄     █ ▌▐▌
█                  █▐ █
█                  █▐▐▌
█                  █▐█
▀▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▄▀█
▄▄█████████▄▄
▄██▀▀▀▀█████▀▀▀▀██▄
▄█▀       ▐█▌       ▀█▄
██         ▐█▌         ██
████▄     ▄█████▄     ▄████
████████▄███████████▄████████
███▀    █████████████    ▀███
██       ███████████       ██
▀█▄       █████████       ▄█▀
▀█▄    ▄██▀▀▀▀▀▀▀██▄  ▄▄▄█▀
▀███████         ███████▀
▀█████▄       ▄█████▀
▀▀▀███▄▄▄███▀▀▀
..PLAY NOW..
Pages: [1]
  Print  
 
Jump to:  

Powered by MySQL Powered by PHP Powered by SMF 1.1.19 | SMF © 2006-2009, Simple Machines Valid XHTML 1.0! Valid CSS!